Wednesday, February 22, 2012

IGBO LANGUAGE AND CULTURAL SCHOOL OF REGINA

Ụlọ Akwụkwọ Mmụta Asụsụ na Omenaala Igbo na Regina, Saskatchewan na-asị gị Nnọọ





























 

AKUKO SI MBA KANADA 

November 3, 2010: Maaz Gordon Campbell na-agbaz arkwagh m

Onye ji kwa prema nke prvns British Colombia na Canada, b maaz Gordon Campbell, na-agbaz arkwagh m. Maaz Campbell kpr otu pati ya b liberal pati n’tt Wenezdee ka ha hazie nzuk maka hpta onye z ga-achwaz otu ah.

Campbell weere oche dka onye ndu otu liberal pati na British Colombia n’af iri na asaa gara aga. E mechera hpta ya dka onye prema nke prvns ah n’abal ise nke nwa June n’af puku abụọ na otu.

N’nwa Julay nke af a, Campbell na nd omebe iwu nke otu pati ya tinyere iwu hr mettara na nd mmad t isi mgbe bla ha na-ego ihe. Iwu hr a, b nke nyere tt nd mmad obi jọọ, mere ka chch maaz Campbell si n’ihu n’az n’enwete aka mgba. A na-an kepu kepu na fd ndi otu pati ya si na nzozo n’agwa ya ka rtuo n’chch.

E nwegh onye ma mgbe nd liberal pati ga-ahazi gbak a. Mana maaz Campbell ga-ejido kwa ya ruo mgbe bla nd pati ya hptara onye ndu hr. 

Dr. Chidi N Igwe 

©Igbo Language School of Regina 2009-2010. All Rights Reserved. Designer: Inch International Design Works, webservices@inchinternational.com